Infinitiv ịga azụ

Singular M oder Mụ    
Präsens A na m aga azụ M na-aga azụ   Ị na-aga azụ Ọ na-aga azụ
Perfekt A - A -   Ị gago azụ Ọ gago azụ
Präteritum A -   M gago azụ Ị gara azụ Ọ gara azụ
Futur A ga m aga azụ M ga aga azụ   Ị ga aga azụ Ọ ga aga azụ
Konditional M kaara ịga azụ     Ị kaara ịga azụ Ọ kaara ịga azụ
Imperativ       gaa azụ  
Hortativ Kaa m gaa azụ        


Plural Anyị Ụnụ Ha
Präsens Anyị na-aga azụ Ụnụ na-aga azụ Ha na-aga azụ
Perfekt Anyị a-gago azụ Ụnụ a-gago azụ Ha a-gago azụ
Präteritum Anyị gara azụ Ụnụ gara azụ Ha gara azụ
Futur Anyị ga aga azụ Ụnụ ga aga azụ Ha ga aga azụ
Konditional Anyị kaara ịga azụ Ụnụ kaara ịga azụ Ha kaara ịga azụ
Imperativ   Gaanu azụ  
Hortativ Kaa anyị gaa azụ   Ha gaa azụ